5 na Gira, na Shefufan, na Huram.
5 Gera, Shefufan na Huram.
Shupim kwa, na Hupim, bú umu Ia, na Hushim, bú umu Ahea.
na Abishua, na Neaman, na Ahoa;
Ndia bu kwa umu-ndikom Ihud: ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi na Geba, ha we me ka ha je biri na Manahat:
nke Shefufan bu ab͕uru ndi-Shufamait: nke Hufan bu ab͕uru ndi Hufan.
Umu Israel we tikue Jehova, Jehova we me ka onye-nzọputa biliere ha, bú Ihud nwa Gira, onye Benjamin, onye nēme aka-ekpe: umu Israel we si n'aka-ya zigara Eglon eze Moab onyinye-inata-iru-ọma.