4 na Abishua, na Neaman, na Ahoa;
4 Abishua, Neeman, Ahoa,
Zalmon onye Ahoa, Maharai onye Netofa;
Nke so ya bu Eleeza nwa Dodai nwa onye Ahoa, bú otù onye n'etiti ndi-dike atọ ahu ndi ha na Devid nọ mb͕e ha rara onwe-ha nye rue ọnwu n'etiti ndi Filistia ndi chikọtara onwe-ha n'ebe ahu ibu agha, ma ndikom Israel rigoro:
Nke so ya bu Eleeza nwa Dodo, onye Ahoa, onye ahu di n'etiti ndi-dike atọ ahu.
Bela we nwe umu-ndikom; Ada, na Gira, na Abaihud;
na Gira, na Shefufan, na Huram.