35 Umu-ndikom Maika kwa; Piton, na Melek, na Tarea, na Ehaz.
35 Ụmụ Maịka mụrụ bụ, Piton, Melek, Tarea na Ehaz.
Nwa-nwoke Jonatan bu Merib-beal; Merib-beal we mua Maika.
Ehaz we mua Jehoada; Jehoada we mua Alemet, na Azmavet, na Zimri; Zimri we mua Moza:
Umu-ndikom Maika kwa; Piton, na Melek, na Tahrea, na Ehaz.