Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 8:34 - Bible Nso

34 Nwa-nwoke Jonatan bu Merib-beal; Merib-beal we mua Maika.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

34 Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 8:34
8 Iomraidhean Croise  

Ma Jonatan nwa Sọl nwere nwa-nwoke nke dara ngwurọ n'ukwu-ya abua. Ọ b͕ara arọ ise mb͕e akukọ Sọl na Jonatan siri na Jezreel bia, nwayi nāzù ya we kuru ya, b͕alaga: o rue, mb͕e ọ nēme ngwa ib͕alaga, na nwata ahu dara ada, we ghọ onye-ngwurọ. Aha-ya bu Mefiboshet.


I gālu-kwa-ra ya ọlu ala-ubi, gi onwe-gi, na umu-gi ndikom, na ndi-orù-gi; i gēwebata kwa nkpuru ọ miri, ka nwa onye-nwe-gi we nwe nri ọ gēri: ma Mefiboshet nwa onye-nwe-gi gēri nri na table nkem mb͕e nile. Ma Ziba nwere umu-ndikom iri na ise na orú ndi-orù.


Mefiboshet nwe-kwa-ra otù nwatakiri-nwoke, aha-ya bu Maika. Ma ndi nile ndi bi n'ulo Ziba buru Mefiboshet ndi-orù.


Mefiboshet, nwa Jonatan, nwa Sọl, we biakute Devid, da kpue iru-ya n'ala, kpọ isi ala. Devid we si, Mefiboshet, Ọ si, Le orù-gi!


Nea we mua Kish; Kish mua Sọl; Sọl mua Jonatan, na Malki-shua, na Abinadab, na Eshbeal.


Umu-ndikom Maika kwa; Piton, na Melek, na Tarea, na Ehaz.


Nwa-nwoke Jonatan bu Merib-beal; Merib-beal we mua Maika.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan