30 nwa-ya, bú ọkpara, bú Abdon, na Zua, na Kish, na Beal, na Nedab;
30 Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
Ma nime Gibeon ka nna Gibeon biri, bú Jeiel, aha nwunye-ya bu Meaka:
na Gedoa, na Ahio, na Zeka.