3 Bela we nwe umu-ndikom; Ada, na Gira, na Abaihud;
3 Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,
Umu-ndikom Benjamin; Bela na Beka, na Ashbil, na Gira, na Neaman, na Ihi, na Rosh, na Mupim, na Hupim, na Ad.
na Noha, bú nke-anọ, na Rafa, bú nke-ise.
na Abishua, na Neaman, na Ahoa;
Umu-ndikom Bela bu Ad na Neaman: nke Ad bu ab͕uru ndi Ad: nke Neaman bu ab͕uru ndi Neaman.
Umu Israel we tikue Jehova, Jehova we me ka onye-nzọputa biliere ha, bú Ihud nwa Gira, onye Benjamin, onye nēme aka-ekpe: umu Israel we si n'aka-ya zigara Eglon eze Moab onyinye-inata-iru-ọma.