29 Ma nime Gibeon ka nna Gibeon biri, bú Jeiel, aha nwunye-ya bu Meaka:
29 Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.
Iko-ya nwayi, onye aha-ya bu Reuma, ya onwe-ya mu-kwa-ra Tiba, na Gaham, na Tahash, na Meaka.
Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna n'osuso-ọmumu nile ha, ndi-isi. Ndia biri na Jerusalem.
nwa-ya, bú ọkpara, bú Abdon, na Zua, na Kish, na Beal, na Nedab;
na Gibeon, na Rema, na Beirot;