27 na Jaareshia, na Elaija, na Zikri, bú umu-ndikom Jeroham.
27 Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.
na Shamsherai, na Sheharia, na Atalaia;
Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna n'osuso-ọmumu nile ha, ndi-isi. Ndia biri na Jerusalem.
Umu-ndikom Izha kwa; Kora, na Nefeg, na Zikri.