20 na Elienai, na Ziletai, na Eliel;
20 Elienai, Ziletai, Eliel,
Mb͕e ọ nāla na Ziklag, ndia sitere na Manase danyere ya, bú Adna, na Jozabad, na Jediael, na Maikael, na Jozabad, na Elaihu, na Ziletai, bú ndi-isi usu nnù ndikom abua na ọgu iri ndi diri Manase.
na Jakim, na Zikri, na Zabdi;
na Adaia, na Beraia, na Shimrat, bú umu-ndikom Shimai;