18 na Ishmerai, na Izlia, na Jobab, bú umu-ndikom Elpaal;
18 Ishmerai, Izlaya na Jobab bụ ụmụ Elpaal.
na Ofia, na Havila, na Jobab: ndia nile bu umu-ndikom Jọktan.
na Zebadaia, na Meshulam, na Hizki, na Heba;
na Jakim, na Zikri, na Zabdi;