14 na Ahio, na Shashak, na Jeremot;
14 Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,
na Beria, na Shema; ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi n'Ajalon, ha onwe-ha mere ka ndi bi na Gat b͕alaga;
na Zebadaia, na Arad, na Eda;