1 Ihe E Mere 8:12 - Bible Nso12 Umu-ndikom Elpaal; Iba, na Misham, na Shemed; onye ahu wuru Ono na Lod, na umu-obodo-ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu). Faic an caibideil |