1 Ihe E Mere 7:16 - Bible Nso16 Meaka, bú nwunye Makia, we mua nwa-nwoke, o we kpọ aha-ya Peresh; aha nwa-nne-ya nwoke bu Sheresh; umu-ya ndikom bu Ulam na Rakem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Maaka nwunye Makia mụtara otu nwa nwoke ọ gụrụ Peresh. Aha nwanne ya bụ Sheresh, onye mụtara Ụlam na Rakem. Faic an caibideil |