1 Ihe E Mere 7:10 - Bible Nso10 Umu-ndikom Jediael kwa; Bilhan: umu-ndikom Bilhan kwa; Jeush, na Benjamin, na Ihud, na Keneana, na Zetan, na Tashish, na Ahishaha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Jediael mụrụ otu nwa nwoke: aha ya bụ Bilhan. Ụmụ Bilhan bụ Jeush, Benjamin, Ehud, Kenaana, Zetan, Tashish na Ahishaha. Faic an caibideil |