Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 6:80 - Bible Nso

80 site kwa n'ebo Gad; Remot nime Gilead na ebe-ita-nri-ya nile, na Mahanaim na ebe-ita-nri-ya nile,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

80 Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 6:80
10 Iomraidhean Croise  

mb͕e ọ huru ha Jekob siri, Ọmuma-ulo-ikwū Chineke ka nka bu: ọ we kpọ aha ebe ahu Mahanaim.


Ma Devid biaruru Mahanaim. Absalom we gabiga Jọdan, ya onwe-ya na ndikom nile nke Israel tiyere ya.


O rue, mb͕e Devid biaruru Mahanaim, na Shobi nwa Nehash nke Raba umu Amon, na Makia nwa Amiel nke Lo-deba, na Bazilai onye Gilead nke Rogelim,


Ma Bazilai mere agadi nke-uku, ọ b͕ara ọgu arọ anọ: ya onwe-ya zù-kwa-ra eze mb͕e ọ nānọdu na Mahanaim; n'ihi na oké madu ka ọ bu nke-uku.


Ma Elaisha, bú onye-amuma, kpọrọ otù onye nime umu ndi-amuma, si ya, Ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi, were karama manu a n'aka-gi, je Remot-gilead.


na Remot na ebe-ita-nri-ya nile, na Anem na ebe-ita-nri-ya nile:


na Kedimot na ebe-ita-nri-ya nile, na Mefaat na ebe-ita-nri-ya nile:


na Heshbon na ebe-ita-nri-ya nile, na Jeza na ebe-ita-nri-ya nile.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan