73 na Remot na ebe-ita-nri-ya nile, na Anem na ebe-ita-nri-ya nile:
73 Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.
site kwa n'ebo Isaka; Kedesh na ebe-ita-nri-ya nile, na Daberat na ebe-ita-nri-ya nile;
site kwa n'ebo Asha; Mashal na ebe-ita-nri-ya nile, na Abdon na ebe-ita-nri-ya nile;
site kwa n'ebo Gad; Remot nime Gilead na ebe-ita-nri-ya nile, na Mahanaim na ebe-ita-nri-ya nile,