1 Ihe E Mere 6:70 - Bible Nso70 site kwa na nkera ebo Manase; Anea na ebe-ita-nri-ya nile, na Bileam na ebe-ita-nri-ya nile ka enyere umu Kohat fọduru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a70 Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha. Faic an caibideil |