7 Meraiot mua Amaraia, Amaraia mua Ahaitub;
7 Meraiot mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub.
Umu-ndikom Kohat; Aminadab nwa-ya, Kora nwa-ya, Asia nwa-ya;
Uzi mua Zerahia, Zerahia mua Meraiot;
Ahaitub mua Zedok, Zedok mua Ahimaaz;
na Seraia nwa Hilkaia, nwa Meshulam, nwa Zedok, nwa Meraiot, nwa Ahaitub, bú onye-ndú ulo Chineke,
Ma umu-ndikom Kora anwughi.