51 Buki nwa-ya, Uzi nwa-ya, Zerahaia nwa-ya;
51 na Buki, na Uzi, na Zerahaya,
Ndia bu kwa umu-ndikom Eron; Eleeza nwa-ya, Finehas nwa-ya, Abishua nwa-ya;
Meraiot nwa-ya, Amaraia nwa-ya, Ahaitub nwa-ya;
Ab͕uru nile nke umu Kohat, bú ndi Livai, bú ndi fọduru site n'umu Kohat, ha nwere obodo ife-nzà-ha site n'ebo Efraim.
Umu Kohat fọduru we nwe obodo iri sitere n'ab͕uru nile nke ebo Efraim, site kwa n'ebo Dan, site kwa na nkera ebo Manase, n'ife-nzà.