43 nwa Jahat, nwa Giashom, nwa Livai.
43 nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị.
Umu-ndikom Livai; Giashon, na Kohat, na Merari.
Devid we kè ha n'òkè, n'òkè, dika umu Livai si di; bú Giashon na Kohat, na Merari.
Nke Giashom; Libni nwa-ya, Jahat nwa-ya, Zima nwa-ya;
nwa Itan, nwa Zima, nwa Shimai;
Umu-ndikom Merari, bú umu-nne-ha, nọ kwa n'aka-ekpe: Itan nwa Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk;
Nwanyi ahu we mua nwa-nwoke, Moses we kpọ aha-ya Giashom: n'ihi na ọ siri, Ọbìa ka m'bu-woro n'ala ọzọ.
Ndia bu kwa aha umu-ndikom Livai, dika osuso-ọmumu nile ha si di; Giashon, na Kohat, na Merari: arọ ndu Livai di ọgu arọ isi na iri na asa.
Ndia bu kwa umu-ndikom Livai n'aha-ha; Giashon, na Kohat, na Merari.