40 nwa Maikael, nwa Baaseia, nwa Malkija;
40 nwa Maikel, nwa Baaseya, nwa Malkija,
Na nwa-nne-ya nwoke, bú Esaf, onye nēguzo n'aka-nri-ya, bú Esaf nwa Berekaia, nwa Shimea;
nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaia;
Na n'etiti Israel: n'etiti umu Parosh; Ramia, na Izia, na Malkija, na Mijamin, na Eleeza, na Malkija, na Benaia.
Na n'etiti umu Harim; Elieza, na Ishija, na Malkija, na Shemaia, na Shimeon;
Okwu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, mb͕e eze, bú Zedekaia, zigara ya Pashua nwa Malkija, na Zefanaia nwa Maaseia, bú onye-nchu-àjà, si,