1 Ihe E Mere 6:39 - Bible Nso39 Na nwa-nne-ya nwoke, bú Esaf, onye nēguzo n'aka-nri-ya, bú Esaf nwa Berekaia, nwa Shimea; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa Shimea, Faic an caibideil |