27 Elaiab nwa-ya, Jeroham nwa-ya, Elkena nwa-ya.
27 Eliab, Jeroham, Elkena na Samuel.
Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.
Ma Elkena: umu-ndikom Elkena; Zofai nwa-ya, na Nehat nwa-ya;
Umu-ndikom Samuel kwa; ọkpara-ya, bú Joel, na nke-abua, bú Abaia.
Abishua we mua Buki, Buki mua Uzi;
Ma otù nwoke nke Ramataim-zofim, nke ugwu Efraim, di, aha-ya bu Elkena, nwa Jeroham, nwa Elaihu, nwa Tohu, nwa Zuf, onye Efrata: