25 Umu-ndikom Elkena kwa; Amasai, na Ahimot.
25 Ụmụ ụmụ Elkena bụ Amasai na Ahimot.
Tahat nwa-ya, Uriel nwa-ya, Uzaia nwa-ya, na Shaul nwa-ya.
Ma Elkena: umu-ndikom Elkena; Zofai nwa-ya, na Nehat nwa-ya;
Umu-ndikom Kora kwa; Asia, na Elkena, na Abiasaf; ndia bu ab͕uru ndi Kora.