22 Umu-ndikom Kohat; Aminadab nwa-ya, Kora nwa-ya, Asia nwa-ya;
22 Ikwu Kohat bụ Aminadab, Kora, Asịa,
Umu-ndikom Kohat bu Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.
Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.
Joa nwa-ya, Ido nwa-ya, Zera nwa-ya, Jeaterai nwa-ya.
Elkena nwa-ya, Ebiasaf nwa-ya, na Asia nwa-ya;
Meraiot mua Amaraia, Amaraia mua Ahaitub;
Dika agu iyi miri si agu nne-ele, Otú a ka agu Gi nāgu nkpuru-obim, Chineke.
Umu-ndikom Izha kwa; Kora, na Nefeg, na Zikri.
Umu-ndikom Kora kwa; Asia, na Elkena, na Abiasaf; ndia bu ab͕uru ndi Kora.
Ma otù nwoke nke Ramataim-zofim, nke ugwu Efraim, di, aha-ya bu Elkena, nwa Jeroham, nwa Elaihu, nwa Tohu, nwa Zuf, onye Efrata: