20 Nke Giashom; Libni nwa-ya, Jahat nwa-ya, Zima nwa-ya;
20 Ikwu Geshọm bụ Libni, Jahat, Zima,
Umu-ndikom Merari; Mahli na Mushi. Ndia bu ab͕uru Livai dika ulo nke ndi bu nna-ha si di.
Joa nwa-ya, Ido nwa-ya, Zera nwa-ya, Jeaterai nwa-ya.
nwa Jahat, nwa Giashom, nwa Livai.