2 Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.
2 Kohat mụrụ Amram, Izha, Hebrọn na Uziel.
Umu-ndikom Kohat; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel, anọ.
Nke ndi Giashon; Ladan na Shimai.
Umu-ndikom Livai; Giashon, na Kohat, na Merari.
Elaiab nwa-ya, Jeroham nwa-ya, Elkena nwa-ya.
Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron kwa; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.
Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel: arọ ndu Kohat di ọgu arọ isi na iri na atọ.