17 Ma ndia bu aha umu-ndikom Giashom; Libni, na Shimai.
17 Geshọm mụrụ Libni na Shimei.
Nke ndi Giashon; Ladan na Shimai.
Umu-ndikom Livai; Giashom, na Kohat, na Merari.
Umu-ndikom Kohat bu Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.
Tonu Ja. Tonu aha Jehova; Tonu Ya, ndi-orù Jehova:
Tikuenu Chineke, bú ike-ayi, nkpu ọṅụ: Tikusienu Chineke nke Jekob nkpu ọṅụ ike.
Umu-ndikom Giashon; Libni, na Shimai, dika ab͕uru nile ha si di.
Ndia bu kwa aha umu-ndikom Giashon dika ab͕uru nile ha si di; Libni na Shimai.
Nke Giashon bu ab͕uru ndi Libni, na ab͕uru ndi Shimai: ndia bu ab͕uru ndi Giashon.