14 Azaraia mua Seraia, Seraia mua Jehozadak;
14 Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak,
Onye-isi ndi-ob͕ū we chiri Seraia, bú onye-isi-nchu-àjà, na Zefanaia, bú onye-nchu-àjà nke-abua, na ndi-nche atọ nke nbata-uzọ:
Shalum mua Hilkaia, Hilkaia mua Azaraia;
Jehozadak we je mb͕e Jehova mere ka Juda na Jerusalem je biri n'ala ọzọ n'aka Nebukadneza.
Ma mb͕e ihe ndia gasiri, n'ọbubu-eze nke Ataksakses, bú eze Peasia, Ezra nwa Seraia, nwa Azaraia, nwa Hilkaia,
na Seraia nwa Hilkaia, nwa Meshulam, nwa Zedok, nwa Meraiot, nwa Ahaitub, bú onye-ndú ulo Chineke,
e, nara ọla-ọcha na ọla-edo, kpua okpu-eze, kpube n'isi Joshua nwa Jehozadak, bú onye-isi-nchu-àjà;