1 Ihe E Mere 5:6 - Bible Nso6 Beera nwa-ya, onye Tilgat-pilnesa, bú eze Asiria, mere ka ọ je biri n'ala ọzọ: onye ahu bu onye-isi ndi Reuben nwere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Baal mụrụ Beera, onye Tiglat-Pilesa eze ndị Asịrịa dọtara nʼagha. Beera bụkwa onyendu ndị Ruben. Faic an caibideil |