4 Umu-ndikom Joel; Shemaia nwa-ya, Gog nwa-ya, Shimai nwa-ya;
4 Juel mụrụ Shemaya, nna Gog, Gog mụrụ Shimei.
Maika nwa-ya, Reaia nwa-ya, Beal nwa-ya;
na Bela nwa Azaz, nwa Shema, nwa Joel, onye ahu bi n'Aroea, we rue Nebo na Beal-meon: