19 Ha we buso ndi Haga, na Jetua, na Nafish, na Nodab, agha.
19 Ha busoro ndị Haga, na Jetua, na Nafish na ndị Nodab agha.
na Hedad, na Tima, na Jetua, na Nafish, na Kidema:
na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.
onye-isi ìgwè ewu na aturu bu Jaziz onye Haga. Ndia nile bu ndi-isi àkù nke Devid nwere.
Ma n'ubọchi Sọl ha busoro ndi Haga agha, ndi dara n'aka-ha: ha we biri n'ulo-ikwū-ha n'elu ala nile nke ọwuwa-anyanwu Gilead.