15 Ahi nwa Abdiel, nwa Guni, bú onye-isi ulo nke ndi bu nna-ha.
15 Ahi nwa Abdiel, nwa Guni bụ onyeisi nʼetiti ụmụnna ya.
Ndia bu umu-ndikom Abihail nwa Huri, nwa Jaroa, nwa Gilead, nwa Maikael, nwa Jeshishai, nwa Jahdo, nwa Buz;
Ha we biri na Gilead nime Beshan, na n'ime-obodo-ya, na n'ebe-ita-nri nile nke Sheron, rue ọpupu nile ha.