12 Joel, bú onye-isi, na Shafam, bú nke-abua, na Janai, na Shefat nime Beshan:
12 Juel bụ onyendu na Bashan, Shafam na-esote ya, ya na Janai na Shafat.
Umu Gad biri kwa na ncherita-iru ha, n'ala Beshan rue Saleka:
na umu-nne-ha ndikom nke ulo nke ndi bu nna-ha; Maikael, na Meshulam, na Sheba, na Jorai, na Jakan, na Zia, na Iba, asa.