Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 5:11 - Bible Nso

11 Umu Gad biri kwa na ncherita-iru ha, n'ala Beshan rue Saleka:

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Ụmụ Gad bi nʼakụkụ ha site na Bashan ruo Saleka.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 5:11
7 Iomraidhean Croise  

Joel, bú onye-isi, na Shafam, bú nke-abua, na Janai, na Shefat nime Beshan:


Umu-ndikom Gad, dika ab͕uru nile ha si di: nke Zefon bu ab͕uru ndi Zefon: nke Hagi bu ab͕uru ndi Hagi: nke Shuni bu ab͕uru ndi Shuni:


nāchi kwa n'ugwu Heamon, na nime Saleka, na nime Beshan nile, rue ókè-ala ndi Geshua na ndi Meakat, na nkera Gilead, bú ókè-ala Saihon, bú eze Heshbon.


na Gilead, na ókè-ala ndi Geshua na ndi Meakat, na ugwu Heamon nile, na Beshan nile rue Saleka;


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan