5 Ma Ashua nna Tekoa nwere ndinyom abua, bú Hela na Naara.
5 Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara.
Ma mb͕e Hezron nwusiri nime Keleb-efrata, mb͕e ahu nwunye Hezron, bú Abia, we muara ya Ashua nna Tekoa.
na Penuel nna Gedoa, na Iza nna Husha. Ndia bu umu-ndikom Hua, bú ọkpara Efrata, nna Bet-lehem.
Naara we muara ya Ahuzam, na Hifa, na Timeni, na Haahashtari. Ndia bu umu-ndikom Naara.