1 Ihe E Mere 4:38 - Bible Nso38 Ndia ndi baworo n'akwukwọ n'aha bu ndi-isi n'ab͕uru-ha: ulo nke ndi bu nna-ha we basa rue ọtutu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Ndị ikom ndị a e depụtara aha ha bụ ndị ndu ikwu ha. Ezinaụlọ ha mụbara nke ukwuu, Faic an caibideil |