1 Ihe E Mere 4:21 - Bible Nso21 Umu-ndikom Shila nwa Juda; Ia nna Lika, na Laada nna Marisha, na ab͕uru nile nke ulo ndi nākpa ezi ákwà ọcha, nke ulo Ashbia; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ụmụ Shela nwa Juda mụrụ bụ Ịa, nna Leka, Laada, nna Maresha, na ikwu ndị ọrụ ịkpa ezi akwa ọcha nọ na Bet Ashbea Faic an caibideil |