1 Ihe E Mere 4:20 - Bible Nso20 Umu-ndikom Shimon kwa; Amnon, na Rina, na Ben-hanan, na Tilon. Umu-ndikom Ishi kwa; Zohet, na Ben-zohet. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ụmụ ndị ikom Shimon mụrụ bụ Amnọn, Rina, Ben-Hanan na Tilon. Ishi mụrụ Zohet na Ben-Zohet. Faic an caibideil |