1 Ihe E Mere 3:5 - Bible Nso5 Ma ndia ka amuru nye ya nime Jerusalem: Shimea, na Shobab, na Netan, na Solomon, anọ, bú nke Bat-shua nwa-nwayi Amiel: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ. Faic an caibideil |