Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 3:3 - Bible Nso

3 nke-ise, Shefataia nwa Abital; nke-isi, Itream nwa Egla, bú nwunye-ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital. Nke isii bụ Itream, nke nwunye ya bụ Egla mụrụ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 3:3
4 Iomraidhean Croise  

nke-anọ bu Adonaija nwa Hagit; nke-ise bu Shefataia nwa Abital;


nke-isi bu Itream, nke Egla nwunye Devid muru. Ndia ka amuru Devid nime Hebron.


nke-atọ, Absalom nwa Meaka nwa-nwayi Talmai, bú eze Geshua; nke-anọ, Adonaija nwa Hagit;


Umu isi ka amuru nye ya nime Hebron; o we buru eze n'ebe ahu arọ asa na ọnwa isi: orú arọ na iri na atọ ka ọ bu eze na Jerusalem.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan