18 na Malkiram, na Pedaia, na Shenaza, na Jekamaia, na Hoshama, na Nedabaia.
18 Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.
Gad, usu ndi nāpunara madu ihe gākpagide ya: Ma ya onwe-ya onwe-ya gākpagide ha n'ikiri-ukwu.
Umu-ndikom Jekonaia kwa, bú onye-nkpọrọ: Shealtiel nwa-ya,
Umu-ndikom Pedaia kwa; Zerubabel, na Shimai: umu-ndikom Zerubabel kwa; Meshulam, na Hananaia; Shelomit bu nwa-nne-ha nwayi: