1 Ihe E Mere 28:16 - Bible Nso16 na ọla-edo n'ọtùtù bayere table nile achicha anēdo n'usoro, bú table ọ bula; ọla-ọcha kwa bayere table ọla-ọcha nile: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ọ wepụtara ọlaedo e ji akpụ tebul achịcha nsọ, na ọlaedo e ji akpụ tebul ndị ọzọ, na ọlaọcha e ji akpụ tebul ọlaọcha. Faic an caibideil |