1 Ihe E Mere 26:7 - Bible Nso7 Umu-ndikom Shemaia; Ọtni, na Refael, na Obed, na Elzabad, umu-nne-ya bu ndi-dìnkpà, Elaihu, na Semakaia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ụmụ ndị ikom Shemaya bụ, Otni, Refael, Obed na Elzabad; ụmụnne ya bụ Elihu na Semakaya bụkwa dike na dimkpa. Faic an caibideil |