1 Ihe E Mere 26:6 - Bible Nso6 Amu-kwa-ra umu-ndikom nye Shemaia nwa-ya, ndi nāchi ulo nna-ha: n'ihi na ndi-dike bu dìnkpà ka ha bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Shemaya, nwa ya mụtakwara ụmụ ndị ikom, ndị bụ ndị ndu nʼezinaụlọ nna ha, nʼihi na ha bụ dike na dimkpa. Faic an caibideil |