23 Nke ndi Amram, nke ndi Izha, nke ndi Hebron, nke ndi Uziel:
23 Site na ndị Amram, na ndị Izha, na ndị Hebrọn, na ndị Uziel.
Umu-ndikom Kohat; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel, anọ.
Umu-ndikom Jehieli; Zitam, na Joel nwa-nne-ya, bú ndi-isi ulo-àkù nile nke ulo Jehova.
Shebuel nwa Giashon, nwa Moses, bu kwa onye-isi ulo-àkù nile.
Umu-ndikom Kohat kwa dika ab͕uru nile ha si di; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.
Nke Kohat bu ab͕uru ndi Amram, na ab͕uru ndi Izha, na Ab͕uru ndi Hebron, na aburu ndi Uziel: ndia bu ab͕uru ndi Kohat.