1 Ihe E Mere 25:8 - Bible Nso8 Ha we fe nzà bayere ihe-ndebe-ha, ha nile n'otù aka ahu, ma onye ntà ma onye uku, onye nwere nghọta tiyere onye anēzí ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ha ji ife nza kee ọrụ ha, ma onye ukwu ma onye nta nʼime ha, ndị nwere nghọta ma ndị a na-azụ azụ, nʼotu aka ahụ. Faic an caibideil |