8 nke-atọ putara Harim, nke-anọ putara Seorim;
8 nke atọ, Harim nke anọ, Seorim
Ife-nzà mbu we putara Jehoiarib, nke-abua putara Jedaia;
nke-ise putara Malkija, nke-isi putara Mijamin;
Na n'etiti umu Harim; Maaseia, na Elaija, na Shemaia, na Jehiel, na Uzaia.
Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
nke Harim, Adna; nke Meraiot, Helkaia;
Umu Harim, ọgu iri-na-isi.