26 Umu-ndikom Merari; Mahli na Mushi: umu-ndikom Jaazia; Beno.
26 Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi. A họpụtakwara Beno nwa Jaazia.
Umu-ndikom Merari; Mahli na Mushi. Umu-ndikom Mahli; Eleeza na Kish.
Nwa-nne Maika, Ishia: nke umu-ndikom Ishia, Zekaraia.
Umu-ndikom Merari; nke Jaazia, Beno, na Shoham, na Zakua, na Ibri.
Eleeza muru Finehas, Finehas muru Abishua;
Umu-ndikom Merari kwa; Mahli na Mushi. Ndia bu ab͕uru ndi Livai, dika osuso-ọmumu nile ha si di.