16 Umu-ndikom Giashon; Shebuel, bú onye-isi.
16 Ụmụ ndị ikom Geshọm bụ Shubuel, onye mbụ.
Umu-ndikom Moses; Giashom, na Elieza.
Umu-ndikom Elieza bu kwa Rehabia, bú onye-isi. Ma Elieza enweghi umu-ndikom ọzọ; ma umu-ndikom Rehabia bara uba nke-uku.
Ma nke umu Livai ndi fọduru: nke umu Amram, Shubael; nke umu Shubael, Jehdeia.
n'ife-nzà nke-iri-na-atọ ọ mara Shubael, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua:
Nke Himan: umu-ndikom Himan; Bukia, na Matanaia, na Uziel, na Shebuel, na Jerimot, na Hananaia, na Hanani, na Eliata, na Gidalti, na Romamti-eza, na Joshbekasha, na Maloti, na Hotia, na Mahaziot:
Shebuel nwa Giashon, nwa Moses, bu kwa onye-isi ulo-àkù nile.